Ọnwa Dicemba eruwego. Kedu ọnwa Igbo nke anyị nọ na ya kịta?Ọzọkwa, gịnị ka ị chọrọ ị megide tụpụ afọ 2022 emechago?
Ndewo nwanne,
O di ka anyi nno na Onwa Aja Ana, mana Onwa Ede Ana na bia. Ndiigbo si na 'Ede bu agbara'