Ego Ekpere
HOOK:
Agara mu ahia
Azutara mu ahia
Ya Na otu akpa
Nwoke’m
E nwere Aku na Uba babe
X2
Verse 1:
Achoro mu ihe
Kwe onu
o di Onu mma
Azutara mu anyanwu na onwa
Ahaha
Ego na di enyi’m
Ekete mu ejule
Nne mega icho ego nke oma,
biko kwuo mụ ugwo
biko kwuo mụ ugwo!
HOOK:
Agara mu ahia
Azutara mu ahia
Ya Na otu akpa
Nwoke’m
E nwere Aku na Uba babe
X2
Refrain:
ego na abia, OZO
ego na abia, OZO
ego na abia
osiso osiso!
ekpere diri Chukwu
Tinye ego di na isi’m OZO
Osisooo
Verse 2:
Agu na obi
uche enyi mba,
Inyinya na oru
Putara
A choro’m iga niru
Ehh
cheta aha mụ
meya ozọ aha mụ
nke Nwa di ogaranye
nso amara chukwu
HOOK :
Agara mu ahia
Azutara mu ahia
Ya Na otu akpa
Nwoke’m
E nwere Aku na Uba babe
X2
Refrain:
ego na abia, OZO
ego na abia, OZO
ego na abia
Osiso osiso osiso!
ekpere diri Chukwu
Tinye ego di na isi’m
Tinye ego di na isi’m! (osiso!)
Bridge:
Ego bia’m
Ego bia’m
Ego bia’m
Osisooo
Ego bia’m
Ego bia’m
Ego bia’m
Osisooo
Agara mu ahia (Osiso)
Azutara mu ahia (osiso)
Ya Na otu akpa
Nwoke’m
E nwere Aku na Uba babe
Final HOOK:
Agara mu ahia
Azutara mu ahia
Ya Na otu akpa
Nwoke’m
E nwere Aku na Uba babe
X2
Ogechi imere nke oma, you really tried but below are some corrections to make the work more unique.......
EGO EKPERE
Hook 1......
"Agara m' ahia instead of " agara mu ahia".......
"Azutara m' ahia" instead of "azutara mu ahia".........
"E nwerem Aku,'uba buru ibu" instead of "E nwere aku na uba babe"......
Verse 1.........
"Achorom....... ikwe ihe onu" instead of "Achoro mu ihe kwe onu"......
Azutaram anyanwu n'onwa instead of "azutara mu anyanwu na onwa"....
"Ego bu enyi'm" instead of "ego na di enyim"......
"Nnem n'aga icho ego nke oma " instead of " Nne mega icho ego nke oma"........
"Biko kuo m ugwo" instead of "kwuo mu ugwo".......
Hook 2.......
(Same correction takes place as in Hook 1)
Refrain.........
"Ekele diri chukwu " instead of "ekpere diri chukwu ".......
"Tinye ego n'isi m ozo" instead of "tinye ego di na isim ozo"......
Verse 2.....
"Cheta aha m" instead of "cheta aha mu".....
"Me ya ozo" instead of " meya ozo aha mu"......
"nke nwa ndi ogaranya" instead of "nke nwa ndi ogaranye"......
Hook 3.......
(Same correction takes place as in Hook 1)
Refrain 3.......
(Same correction takes place as in refrain 1)
Bridge.....
"Ego bia" instead of "Ego bia'm"....
As edited by Chinedum David
Onye nkuzi Igbo III
Ogechi, egwu nke mara mma! Kedu oge anyi ga nu ya?
+ kedu ebe beat ya di?