Chineke na obi
Hook:
O di ka chukwu ebe obi’m
ebe obi’m
ebe obi’m
O bu Gba egwu oge
Gba eqwu ka’m
Ka Mu na Ndi'ichie bu otu
bu otu
A na’m eme mma mma
E ji’m uzi Chukwu chukwu
A na’m eme mma mma
E ji’m uzi Chukwu chukwu
Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi
Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi
Verse:
Nye ha mmiri si na elu gi
ututo, Nssaacha anyi obi
Mmiri mara ugo Sara ugo ahu
Nye ha mmiri si na elu gi
ututo, Nssaacha anyi obi
Mmiri mara ugo Sara ugo ahu
Refrain:
Maka na a di mma eh
Maka na a di mma eh
Maka na a di mma eh
Maka na a di mma eh
x2
Hook:
O di ka chukwu ebe obi’m
ebe obi’m
ebe obi’m
O bu Gba egwu oge
Gba eqwu ka’m
Ka Mu na Ndi'ichie bu otu
bu otu
verse 2:
ebea bụ ala obi mụ (Ehime-mbano)
A biara'm na ge na muta
A bu’m onye ala igbo
A biara'm na ekpere
ngozi bia ebea bu ala obi
Refrain:
Maka na a di mma eh
Maka na a di mma eh
Maka na a di mma eh
Maka na a di mma eh
x2
Hook:
O di ka chukwu ebe obi’m
ebe obi’m
ebe obi’m
O bu Gba egwu oge
Gba eqwu ka’m
Ka Mu na Ndi'ichie bu otu
bu otu
A na’m eme mma mma
E ji’m uzi Chukwu chukwu
A na’m eme mma mma
E ji’m uzi Chukwu chukwu
Outro:
Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi
Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi
Maka na anyi di mma
Maka na anyi di mma
Imeela ezigbo mmadu, Abu a bukwa nnukwu ekpere. This poem is very motivating......... Below are some corrections
Title..... Chukwu ma obi'm intead of Chineke na Obi
Hook 1.......
"O di ka chukwu ma ebe obi'm no" instead of " o di ka chukwu ebe obi'm"........
"Ebe obi'm no(2×)" instead of " ebe obi'm"........
"Obu'm gba egwu?
"Ka mu na ndiichie buru otu" instead of
"Gba egwu ka'm
"Ka mu na ndii'ichie bu otu otu"......
"A na'm eme mma" instead of "ana'm eme mma mma" (2×)
"Maka n'eso'm uzo chukwu" instead of "E ji'm uzi chukwu chukwu"
Verse 1...... .
"Nye ha mmiri si n'elu" instead of "nye ha mmiri si na elu gi"....
"Gaa asacha anyi obi" instead of " ututo, nssaacha anyi obi"......(Repeat )
"Maka na ha di mma eh" instead of "maka na a di mma eh" (4×)
Hook (same repeated as in Hook 1)
Verse 2........
Ebe a bu ala obi'm (Ehime mbano)" instead of "ebe a bu ala obi mu"....
"A biara'm ige nti na imuta" instead of "A biara'm na nge na muta".....
A biara'm site n'ekpere instead of "A biara'm na ekpere"
"Ngozi bata ebe a bu ala obi'm" instead of "ngozi bia ebe a bu ala obi'm".....
Repeat the corrected Refrain and Hook.....
As editited by Chinedum David
Onye nkuzi Igbo III