![](https://static.wixstatic.com/media/9fec21_b4e34aa60aac4c9993c7327ed9ea820f~mv2.jpg/v1/fill/w_980,h_1225,al_c,q_85,usm_0.66_1.00_0.01,enc_auto/9fec21_b4e34aa60aac4c9993c7327ed9ea820f~mv2.jpg)
Ndewo, Umu Nwanne m!
Aha m bu Chukwuma Owunna na a bu m onye nka. Website m bu www.mikaelowunnastore.com Maka izu ndi na-abia, a choro m i koro uno ndu m di ka onye nka. Otutu ubochi e nwere m otutu nzuko na enweghi m oge buru ibu i me nka ohuru! Mana izu gara ga enwere m ngosi nka no na Chautauqua Institution na New York. N’ime ngosi a, a na m gosi ano foto na nkiri m, “Obi Mbu.” Nkiri m gbasara Odachi-ka-odachi, akuko ifo okike igbo na Nze Chukwukadibia Nwafor dere. Derick na mu na Marques Redd, onye nduzi nkiri na mu, mere ajuju onu gbasara nkiri m na Medicine Shell afo gara ga: https://www.youtube.com/watch?v=BLcrv2yL2Kk
Foto m na ngosi nka gbasara omenala na akuko ifo okike Dogon, ndi mmadu di na Mali. Ozokwa, otu n’ime ndi nlereanya na foto biara i fu ngosi! Nke a bu foto anyi. Aha ya bu Derek Brockington (otu Derick d’ichi ichie!) na o bu onye agba egwu na Dance Theatre of Harlem. Ngosi nka a ga a di na Chautauqua rue August 7.
Udo na Ndu, Umu Nwanne m
Oge nile ka m de na Kedu, e bido m i si “ndo” maka oge na-agba ọsọ! N’ime izu n’ole na ole gara ga e mere m igosi akorum abuo ohuru: otu no na Rotterdam na Netherlands, ebe a gosi m NFTs abuo: nke a na nke a, na otu igosi akorum d’ichie ichie no na East Tennessee State University na o na bido izu a, ebe a gosi m NFTs m abuo na foto m ano. Ugbua a na m akwado igosi akorum d’ichie ichie no na North Carolina Museum of Art maka October. N’ime nke a a ga m i gosi nkiri m, “Obi Mbu (The Primordial House)” na NFTs m abuo, na a ga m e me nnọchianya maka obi mbu na ozi obi chukwu n’ime museum. Igosi akorum a ga a di na North Carolina rue 2024. Ọzọkwa onwa a e mere m SALE no na website m! Ugbua uno nwerre ike i zuta nka m maka $29 :D.
www.mikaelowunnastore.com
Daalu maka ndidi uno, umu nne m Kedu !
Ndewo Umu Nne Kedu!
Ndo maka e dereghi m izu ka abuo gara ga. Onwa a e nwerre m igosi akorum abuo. Maka ozi a, a ga m agwa uno gbasara otu na Pittsburgh. Nwunye onyeisi Pittsburgh hooro m igosi nka m na ulo oru onyeisi Pittsburgh maka onwa a. Onwa niile o na-ahoro ndi nka na Pittsburgh maka igosi akorum na ulo oru ha. Isiokwu onwa a bu foto, na a hoputara m! Ahooro m foto m, “Nommo Semi, Guardian of Space.” Akuko foto a gbasara akuko okike Dogon. Ime foto, e bidoro m i me oku igwefoto, nke a sonso me ìhè ultraviolet (A guru m engineering na mahadum). M na-eji agba fluorescent agba ahu mmadu. N'ọchịchịrị oku igwefoto m na-eme ahu mmadu na-enwu di ka kpakpando. Nwunye onyeisi Pittsburgh furu foto na usoro m n’anya. Ihe a bu foto maka anyi na ulo oru onyeisi Pittsburgh onwa a!
www.mikaelowunnastore.com
Ihe mmara mma. Anam ele interview anyi ne cheta ogu ahua. Unu agbaliala