Maka project m, agu m agu na ede m ede egwu Igbo album aha Old School Vol. 1 na asụsụ bekee. Egwu Igbo a nwe onye agu egwu aha Sunny Bobo. Album nwere egwu ano.
Egwu aha mbu - Willie Willie
Report Chapter 1 verse 1 oshi nini. Onye kele Sunny Sunny ekele ya. Na so e be now (2x).
Un-der old school. Mgbada olu m Nkworji da. Umu NNA! Ebe azia! (2x)
Enwe kwe jikwa dicha nwa wa wa ma nu.
Chi e uwa du nne m.
Chi e izu ka ma nu umunnne ji o
Chi e izu ka nu mma na nne ji.
Ma bia ije me nu Nkworji na ma nna.
Daddy me ije hu lee m anya onye uwa ma ya ni na nso bia dola.
Ejele m ana mu o Nkworji na mma
Elele m onye uwa ma ya ni na nso bia dola.
So wa (6x), Umu NNA!
So wa (2x), Ebe Azia!
So wa (2x), Umu NNA!
So wa (2x), Ebe Azia!
Chi e izu ka mma umunnne ji o (2x)
Chi e izu ka nu mma na nne ji. (2x)
Mgba dah je manu nu Nkworji no na ma nna.
Onye eze ?? onye uwa ma ya ni na nso bia dola
Eje ije uwe me oru dachi n'uwa
Chi e uwa du nne m.
Chi e izu ka mma na nne ji
Chi e izu ka nu mma na nne ji
Ada Ngozi, kedu mgbe I ga ede nke ozo?
Ana m ege egwu a ugbua. Afuru m kwa ya nanya!! https://www.youtube.com/watch?v=s6b-Hr5J1ow
👏🏿👏🏿👏🏿👌🏿👌🏿