Ụmụ nna! Ụmụ ndi Kedu. Kedu ka imere. Aha m bụ Adanna. A bụ m onye akwụkwụọ na klassi Igbo II. M ga eme atụtmatụ m. M ga ide ya ebe a. Atụtmatụ m di akụkọ obere, ha na-akpọ n’asụsụ Bekee “fiction story”.
Kita, m na-eche kedu udi akụkọ m ga-ide. Wee ndidi, m na-abiala!
Jisike oooooo!
😋
~A
Oya, ele entry gi? @Ada Okatta
Daalụkwa Adanna,
Atụmatụ gị mara mma
Iseee! Oya @Chimezie Uzoukwu ndi Igbo II abiala 'full forcu'