Kembe izu gara aga, a no'm na ije ukwu. E ji'm Uhaul a nya across country. Enweghi oge i muta ji ahu'm a muta Igba Uta, mana anam a ge youtube video ne kuzi no madu ge ji eme ya ofuma
Ihe ne we'm iwe maka cardio bu na o na kwu-ura na anya'm.
Mana Ahamefuna si na cardio bu obi Igba Uta. O si na m choro i muta Igba Uta nke ofuma, a ga'm e ji eriri I ma elu e bido.
O di akward ntakiri mana mgbe gbara eriri i ma elu e tole!
+ Ufu di na iki-aka'm ne gbu'm e gbu!! Le nor o na zaa!
Na ututu a furu'm na aka a zaala a za. Oge obula me chori ji aka ne me ihe, ufu ne gbu, e gbu, e gbu. Maka na e jiri'm pull ups ne gbu onwe' yesterday.
A nwurru'm Ibuprofen ato na ututu, nwu ato na abali nke.
Agụrụ gym a taala'm!
Taani e mere utazi ahu(exercise?) nke aka, azu na obi na gym obere anyi nwere na complex'm.
Oge m'ga baga na ime Ulo-Mmutazi Boxing eruole!
E jere'm na gym taani, mana diopkara'm (my first son) si na o gaa sorro'm.
Ya na onwe ya gbara trendmill (Igwe Mbali-Oso?) Nkaji :20! Lol
Mgbe anyi loro na ulo, o dafuru onwe ya na ura lol.
A ga'm a gaa taani, choro nke'm ga eme
Biko, kembe izu ato enweghi'm ihe'm mere. Mana e jege'm Texas I nno otu izu. Ebe ahua a gama e bido mbari-ozo na jump rope (eriri mmalite?)
A no'm na ulo ofuru. Oge'm jere gym etole! E nweghi'm ugbo ala, ma o no na Houston owe.
Mana, anam eme cardio'm ubochi ato, izu niile. Gym (ebe mgabti ahu) apartment'm di ka ebe bushmeat biri
Mana anam atu uche na umu'm <3 (ha abuo nno na ekiti)
Kembe izu gara aga, a no'm na ije ukwu. E ji'm Uhaul a nya across country. Enweghi oge i muta ji ahu'm a muta Igba Uta, mana anam a ge youtube video ne kuzi no madu ge ji eme ya ofuma
Taani e ji'm eriri I ma elu ne me 'cardio'.
Ihe ne we'm iwe maka cardio bu na o na kwu-ura na anya'm.
Mana Ahamefuna si na cardio bu obi Igba Uta. O si na m choro i muta Igba Uta nke ofuma, a ga'm e ji eriri I ma elu e bido.
O di akward ntakiri mana mgbe gbara eriri i ma elu e tole!
+ Ufu di na iki-aka'm ne gbu'm e gbu!! Le nor o na zaa!
Na ututu a furu'm na aka a zaala a za. Oge obula me chori ji aka ne me ihe, ufu ne gbu, e gbu, e gbu. Maka na e jiri'm pull ups ne gbu onwe' yesterday.
A nwurru'm Ibuprofen ato na ututu, nwu ato na abali nke.
Nsogbu.. 😄😄
Taani, a zutara ihe'm ge ji a me conditioning (ke ka'm ga si 'conditioning' na asusu igbo?)
A zuru'm 'pull up bar' (Mpanaka Ebulie)
Ji ya ne me 100 reps. Taani aka' di stuck like t Rex maka pain lol 😆