Kedu,O bu Onwa Ife Eke. Onwa ke, e nyerre'm onwe'm ozi I muta Igba Uta (Boxing)Ebua ka'm ga eti update nile m'nwerre gbasara ije'm na
Agụrụ gym a taala'm!
Taani e mere utazi ahu(exercise?) nke aka, azu na obi na gym obere anyi nwere na complex'm.
Oge m'ga baga na ime Ulo-Mmutazi Boxing eruole!