A chorom imuta ikpe ekpere na Igbo maka kwuo Chineke na asusu m.
I want to learn to pray in Igbo so I can speak to God in my native language.
Kedu mgbe m na ekwu okwu na Igbo, chinem bia ndu.
When I speak in Igbo, my chi (God) comes alive.
N'ime ọnwa atọ, a ga m eke na tụgharịa asụsụ Igbo ekpere, nkwupụta na egwu ozioma.
In 3 months, I will create and translate Igbo prayers, declarations, and gospel music.
A chorom tụgharịa asụsụ KCee's "Cultural Praise Volume 1" egwu na onwa atọ. Nke a ikpeazụ oru ngo m.
I want to translate KCee's "Cultural Praise Volume 1" music in three months. This is my final project.
okwu nkwuwa bu okwu m enweghi wee na tụgharịa asụsụ ya na igwe.
Bold words are words I did not have and translated with a machine.
E gam edekwa ozo ngwa ngwa.
I will write again soon.
A nam ekele Chineke. A nam ekele ndi ichiem. A nam ekele unu ezinụlọ.
I thank God. I thank my ancestors. I thank you family.
-Chisom Asonye
Nwanne, oge e tole, i ga ede nke ozo?
Chineke, mee obim di ahuri.
*God, make my heart happy.
Chineke mee obim di ahuri, maka a bum nwa gi.
God make my heart happy, because I am your child.
Chinekem mere m onye nnupuisi, mana obim di ocha.
My God made me a rebel, but my heart is pure.
Chinekem mere m onye nnupuisi, maka o choro mu eburu di ocha na uwa.
My God made me a rebel, because he wanted me to be pure in the world.
Chinekem mere m onye nnupuisi, maka o choro mu eme uwa di ocha.
My God made me a rebel, because he wanted me to make the world pure.
Daalu Chineke maka mega mu, m.
Thank you God for making me, me.
* Chineke, mee obim di ahuri.
(But google translate says: God bless my heart.)
Enwere m ike ihe ya.
I have the strength to do it.
Enwere m ike mee ya.
I have the strength to do it.
mara m di ike m. mara m di ike m.
I know my strength. I know my power.
E nwere onweeeeeee
A nwere onweeeee
I nwere onweee
O nwere onwee
Nwerem onwe
There is freedom.
There is freedom.
You are free.
He is free.
I am free.
*does a lil praise mgba egwu*
Nkwuputas Taa
Chineke, ndu m di n'aka gi mgbe nile.
God, my life is always in your hands.
M gbanyere mkporogwu.
I am rooted.
Obi m di ocha na akam di kwa ocha.
My heart is pure and my hands are clean.
Ndu m bu nkem.
My life is mine.
Ahu adi m mma. na ahu, na mmuo, na uba.
I am in good health. In body, in mind, and in wealth.
agha a emerielari.
The battle is already won.
Chisom, I gbaliala nwanne'm! Nno ka'm di, ne le ihe I ga ede.
mara ma!! wow I'm so impressed with this.
Came across this psalms and decided to translate ya na igwe.
“Ọ dị mma ịgbaba n’ime Jehova karịa ịtụkwasị mmadụ obi. Ọ di nma ib͕abà nime Jehova Kari itukwasi ndi-isi obi. ”
“It is better to take refuge in Jehovah than to put one's trust in man. It is better to trust in the LORD than to put confidence in princes. ”
Itukwasi na chineke is all there is.