A chorom imuta ikpe ekpere na Igbo maka kwuo Chineke na asusu m.
I want to learn to pray in Igbo so I can speak to God in my native language.
Kedu mgbe m na ekwu okwu na Igbo, chinem bia ndu.
When I speak in Igbo, my chi (God) comes alive.
N'ime ọnwa atọ, a ga m eke na tụgharịa asụsụ Igbo ekpere, nkwupụta na egwu ozioma.
In 3 months, I will create and translate Igbo prayers, declarations, and gospel music.
A chorom tụgharịa asụsụ KCee's "Cultural Praise Volume 1" egwu na onwa atọ. Nke a ikpeazụ oru ngo m.
I want to translate KCee's "Cultural Praise Volume 1" music in three months. This is my final project.
okwu nkwuwa bu okwu m enweghi wee na tụgharịa asụsụ ya na igwe.
Bold words are words I did not have and translated with a machine.
E gam edekwa ozo ngwa ngwa.
I will write again soon.
A nam ekele Chineke. A nam ekele ndi ichiem. A nam ekele unu ezinụlọ.
I thank God. I thank my ancestors. I thank you family.
-Chisom Asonye
Chineke, mee obim di ahuri.
*God, make my heart happy.
Chineke mee obim di ahuri, maka a bum nwa gi.
God make my heart happy, because I am your child.
Chinekem mere m onye nnupuisi, mana obim di ocha.
My God made me a rebel, but my heart is pure.
Chinekem mere m onye nnupuisi, maka o choro mu eburu di ocha na uwa.
My God made me a rebel, because he wanted me to be pure in the world.
Chinekem mere m onye nnupuisi, maka o choro mu eme uwa di ocha.
My God made me a rebel, because he wanted me to make the world pure.
Daalu Chineke maka mega mu, m.
Thank you God for making me, me.
* Chineke, mee obim di ahuri.
(But google translate says: God bless my heart.)