Ndewonu onye obula.
Aham bu Chinedum David . Abum onye Awo omamma nke no n'ime imo state ma burukwa ezigbo nwa afo igbo.
Agurum akwukwo na politeknik nke di na Akwaibom State, nakwa ihe m guru bu Mass communication.
Enwekwaram mmasi na igu akwukwo, ide ihe, ige egwu nakwa ikuziri mmadu ihe.
Obi dikwam nnukwu uto ibu otu n'ime ndi nkuzi KEDU nwere.
Ngana akuzi Asusu Igbo 1 nakwa Asusu Igbo 3.
Daalu nu.
Ndewo Nedu! Ekele di