Kedu ka idi? I choro'm i ju gi ajuju. Ndi Akwukwo Kedu, ka Onwa-ato kedu Kedu diri gi na anya? Ke ka asusu igbo gi di?(You can answer in English, Igbo or both!)
Ndewo. Arimm! Gi kwanu? I hope i megaja ema.
Ma m mere Language Coach ebe Onwa abuo, asusu Igbo m mere improve. M mutara otutu mkpouruokwu ohuru, na m mutara kpa m kwesiri ji tone ishi certain mkpouruokwu. Overall, o nyerem aka.