Ndeewonu, ndị nwe m na ndị m nwe.
Aha m bụ Maazi Emeka Uzor, a bụ m onye Oguta nke nọ n'Imo Steeti. A ga m na-akụzi Asụsụ Igbo II na Kedụ.
A bụ m dọkịnta anya, nke ndị oyibo na-akpọ Optometrist, a nakwa m eme ihe ndị ọzọ di iche iche n'akụkụ, nke gbadoro ụkwụ na ụlọ akwụkwọ mahadum na ndị na-eme Masters na PhD.
Ihe ndị ọzọ na amasị m bụ ịgụ akwụkwọ, i de ihe, i kiri ihe onyonyo, nakwa egwu nke a na agụ-agụ. A bụkwa m onye nwere nnukwu ịhụnanya n'ebe nri na nnọmara uwe nọ.
Ya gazie!
III
Ndewo Emeka, I ga eti foto?