Ndéèwó, aha m bụ Casey Nwamba. Mgbatị nke izu a bụ push ups. Push ups bụ ihe dị mma maka ịkwado ntọala siri ike maka mgbatị ndị ọzọ. Gbalịa ya! N'ọkwa nke gi. Jide ndidi, agbalisi ihe na nwee anụrị
biko, mu na onwe'm, a choro'm I fupeshi 20lbs na 2024. Kedu ka'm ga e me?