Forum
Premier Igbo Language School
Kwuo ihe ọ bụla n'ime obi gị
Nwanne, kedụ ka obodo dị ebe ahụ?
@Derick Ofodirinwa ọ bụghị naanị wikedi sef, ọ na adị m ka Putin ọ na agba ọgwụ ike,,, lee akwara nọ ya n'etiti ihu 🤣
@Mazi Chuka Amukamara LOL eziokwu. Mana, Ndi Ukraine na Ndi Russia bu otu. Ukraine = Ikwerre ndi Russia lol.
@Derick Ofodirinwa hahahahahhahahahahahaha osi ndi ndu-ndu gbara wicked
Kedu ka idi? 😎
Nwanne, kedụ ka obodo dị ebe ahụ?
Kedu ka idi? 😎