Bia, a ma'm na unu furu mgbe Will Smith pyaworo mmuo na anya Chris Rock. Ndi mmadu si na Will Smith mere ihe ojo. Biko, umu igbo, ihe Will Smith Mmere, o di mma? o di njo?
I di mma i pya mmadu aka-nti na TV?
Ee, Will Smith agbaliala!
Mba, Will Smith mere ihe ojo
O gbasara'm?
Will Smith = ezigbo nwoke
Ihea abughi mbu Chris Rock na akpari Will Smith na nwuye ya. meburuya na 2016
Onye huru nri n’anya nke ukwu bu onye anakpo ( foodie) na asusu bekee .
@Regina Emeana @Mazi Chuka Amukamara @Ngọzi @Chimezie Uzoukwu @Chimaoge Ibe @Joyuju57@gmail.com @Uchechi Wosu @Mikael Owunna @Danielle Freeman Jefferson @mbolds86 @Tab @Victor Molokwu @Victoria Ogunro @sarah.nwafor13 @Chisom ??