Bia, a ma'm na unu furu mgbe Will Smith pyaworo mmuo na anya Chris Rock. Ndi mmadu si na Will Smith mere ihe ojo. Biko, umu igbo, ihe Will Smith Mmere, o di mma? o di njo?
I di mma i pya mmadu aka-nti na TV?
Ee, Will Smith agbaliala!
Mba, Will Smith mere ihe ojo
O gbasara'm?
Will Smith = ezigbo nwoke